Mgbamonwe Olundị n’Igbo (Dialect Variation in Igbo)

Authors

  • Crescentia N. Ugwuona Ngalaba Lingwistiks, Igbo na Asụsụ Naijiria ndị Ọzọ

Keywords:

Igbo, Mbieri, mgbamonwe, olundị, Ọhaọzara, Ụrata, dialect, variation

Abstract

 

Igbo

Nchọcha a lebara anya na mgbamonwe n’olundị ndị Igbo n’ogo ụda na okwu na mpaghara Ụrata, Mbieri, na Ọhaọzara Igbo. Ọtụtụ ndị amụmamụ na sayensi asụsụ na-ekwu na asụsụ kwụ ̀ chị̀m, na ọ anaghị agbaonwe nke ọ na-agbanwe agbanwe. Ọzọkwa, ndị Igbo ụfọdụ anaghị aghọtami okwu na mkpụụdaasụsụ Igbo ụfọdụ sitere n’olundị ndị Igbo bidebere n’oke ala Igbo na obodo ndị ọzọ. Ọnọdụ a mere anyị ji họrọ olundị ndị Ụrata, Mbieri, na Ọhaọzara bụ ndị ha na obodo ọzọ gasị gbara agbataobi. Anyị chọrọ igosi na usoro asụsụ na-agbanwe agbanwe ọ kacha n’ogo ụda na okwu. Ya mere nchọcha a ji gbado ụkwụ n’inyocha mgbamonwe n’ogo ụda na okwu n’Olundị ndị Igbo. E ji atụtụ soshiolingwistiks wee mee nchọcha a. E ji ajụjụ ọnụ na nọrọ lere wee nakọta  ngwa nchọcha site n’aka ndị ntorobia na ndị okenye Ụrata, Mbieri, na Ọhaọzra na-asụ asụsụ epum ha. E gosiri ihe a nakọtara na tabuul, kọwasịa ha ma hazie ha nke ọma. A chọpụtara na e nwere ọtụtụ mgbamonwe asụsụ n’olundị anyị nyochara. Mgbamonwe n’olundị ndị a na-ebute adịmiche na mkpọpụta nakwa ndeputa ụda na mkpụrụokwu mana mpụtara ha na-abụ otu ihe. A chọpụtakwa na ihe na-ebutekarị mgbamonwe asụsụ gunyere mbịakọta asụsụ, mpaghara ebe ndị bi, ogo agụmakwụkwọ, ọrụaka, na ogo ọpụpụ na mbata.

English

The focus of this research is on dialect variation in Igbo from phonological and lexical levels in Ụrata, Mbieri, and Ọhaọzara dialects of the Igbo language. The research aims also to challenge the linguistic theories that model dialect/language as a static entity, identifying homogeneity with structure. Further, earlier researchers have not focused proper attention on dialect variation on Igbo especially on Ụrata, Mbieri, and Ọhaọzara. Further, some Igbo speakers often do not understand some Igbo phonemes and lexis in different dialects of Igbo especially of those living at the border. This situation underlies our choice of Ụrata, Mbieri, and Ọhaọzara that are have borders with other non Igbo communities. Data for the study is through unstructured oral interview and participant observation from the indigenous speakers of Ụrata, Mbieri, and Ọhaọzara. The data were presented in tables and analysed discriptivley. The result reveals different kinds of dialect variation in Ụrata, Mbieri, and Ọhaọzara Igbo at the phonological and lexical levels of linguistics descriptions. The study reveals also that phonological and lexical items can be realised differently by different speakers or by the same speaker in different contexts but the meaning remains constant. The study shows also that language is not static but heterogeneous and varies.

Author Biography

Crescentia N. Ugwuona, Ngalaba Lingwistiks, Igbo na Asụsụ Naijiria ndị Ọzọ

Mahadum Naịjịrịa, Nsụka

 

References

Ager, S. (2012). The influence of French on the English language. Retrieved from www.cactusworldwide.com/blog/2012/11/15/theinfluence-on-the-english-language/

Chaika, E.O. (2018). What are the causes of phonological variations of related languages or dialects of the same language. Retrieved from https://www.reserachgate.net/post/what-are-the-causesofphonological-variations-of-related-language-or-dialect-of-thesame-lannguage.

Iwuala, B.C., Ogbegbor, G.C., Ohen, E.R. na Onwuegbu, O.C. (1992). Research methods in education. Benin: world of book publishers.

Jannis, K.A. (2000). Extending the concept of the sociolinguistics variables to slang. Retrieved from www.bl.uk/learning/linguist/sound/regional-voices/lexical-variation/

Labov, W. (1972). Language in the inner city. Philadelphia: University of Pennsylvania Press.

Nordọuist, R. (2017). Elision (phonetics). Retrieved from https://www.thoughtco.confelisionponetics/

Ohiri-Aniche, C. (2013). Igbo speech varieties. Abuja: Solo media international ltd.

Umo, U.C. na Ezema, T.O. (2007). Mkpanaka akwụkwọ ọmụmụ nchọcha n’asụsụ na omenaala Igbo. Nsụka: Ifedimma communications.

Ugwuona, C. N. (2015) Ntọala na Isiokwu ụfọdụ na Fọnọlọjị Igbo. Nigeria: University of Nigeria Press Ltd.

Ugwuona, C.N. (2017). Mbịakọta Asụsụ Hausa na Igbo na Nsụ na Mpaghara Abụja, Naịjirịa. Na Ekwe Jonal: Nke ndị Igbo Scholars Forum, vol.4, no. 2,132-147.

Downloads

Published

2019-09-01

How to Cite

N. Ugwuona, C. . (2019). Mgbamonwe Olundị n’Igbo (Dialect Variation in Igbo). Journal of The Linguistic Association of Nigeria, 22(2), 86–96. Retrieved from https://jolan.com.ng/index.php/home/article/view/234