Mmetụta Mpaghara, Na Akụ Na Ụba Nne Na Nna Na Mmeta Nke Ọma Ụmụakwụkwọ Sekọndịrị Sinịọ N’ideta Asụsụ Igbo

Authors

  • Roseline Eze Department of Arts Education1 & Department of Linguistics, Igbo and other Nigerian Language, University of Nigeria, Nsukka
  • Aruah Onyebuchi Department of Arts Education1 & Department of Linguistics, Igbo and other Nigerian Language, University of Nigeria, Nsukka
  • Idoko Nwadimkpa Department of Arts Education1 & Department of Linguistics, Igbo and other Nigerian Language, University of Nigeria, Nsukka

Abstract

Ụmị
E mere nchọcha a ịchọpụta mmetụta mpaghara, na akụ na ụba nne na nna ala Igbo Naịjirịa na mmeta nke ọma ụmụakwụkwọ sinịọ sekọndịrị n’ideta asụsụ Igbo, na zoonu Edukeshọnụ Nsụka, Steeti Enugwu. Naijirịa. Nchọcha a gbasara usoro “Expo Facto”, e ji
klasị atọ wee mee. Ajụjụ nchọcha atọ na ụmaokwu atọ ka onye nchọcha guzobere maka ya bụ nchọcha. E ji usoro “stratified” họpụta ụmụakwụkwọ dị otu narị na iri abụọ (120). Ngwaa nchọcha abụọ ka e ji mee nchọcha bụ ule n’asụsụ Igbo (UAI) na njụmaza n’ọnọdụ
akụ Akụnụba (NOA) nke ndị ọkammụta na ngalaba asụsụ Igbo, ‘Measurement and Evaluation’ nyochara ma kwenye na ọ dabara na nchọcha e ji ya eme. Ntụkwasị obi UAI na NOA n’usoro ihe omume mmalite na nke mmecha nke nyere aka 0.72 na 0.74 n’otu oge. Nchọpụta gosiri na ụmụakwụkwọ ndị ogbenye nwere mgbakọ akara dị elu n’asụsụ Igbo. Nchọpụta gosikwara na ụmụakwụkwọ ndị nwaanyị metara nke ọma karịa ndị nke nwoke, ndị nọ n’obodo mepere emepe mere nke ọma karịa ndị nọ n’ime obodo, ebe ụmụakwụkwọ ndị nne na nna nwere akụ na ụba nke ukwu (High socio-economic status) emetaghị nke ọma, n’ebe ndị nne na nna ha enweghị akụ na ụba nọ. Aro ndị nchọcha tụpụtara gosiri na ndị nkuzi, asụsụ Igbo ga-etinye ndịiche ndị ahụ dị n’etiti ụmụaka
ndịnne na nna ha nwere akụ na ụba na ndị ogbenye, abụm nwoke na nwaanyị, ndị nọ n’ime obodo nakwa obodo mepere emepe n’ọrụ mgbe ha na-akuzi Asụsụ Igbo. Igodo Okwu – Asụsụ Igbo, mmeta nke ọma, abụm nwoke na nwaanyị, Akụ na ụba nne na nna na mpaghara ụlọakwụkwọ,.

Abstract in English
The study examines the influence of environment and socio-economic statues of parents on students’ achievement and interest on Igbo language in Senior Secondary Schools, in Nsukka Education zone of Enugu State Nigeria. The study use Expo-facto research design involving three intact classes. Three research questions and three hypotheses were formulated to guide the study. Stratified random sampling technique was used to sample 120 students. The two (2) instruments used were the pre-test / post-test of Igbo Language Achievement Test (ILAT) and Socio-economic status Inventory Test (SEIT) which comprises of ten questions. The instruments were developed by the researcher and validated by three experts who are relevant in the study. The instruments conducted using
ILAI and SEIT yields a reliability index of 0.72 and 0.74 respectively. Both instruments were positive and high enough and considered usable. The result shows that children from low socio-economic status performed higher than those of high socio-economic status, female students performed higher than the male students. Students in the rural areas performed better than those in the urban area when taught Igbo language. Recommendations were therefore made on the basis of the findings of this study. It was suggested among others that teachers should consider those differences amongst the socio-economic class, male and female gender, urban and rural while teaching Igbo language. 

References

Agbo, J. A. (2001). Promoting reading comprehension in Nigerian secondary schools: Problems, prospects and strategies. Ogbaru Journal of Education, 3(1), 40-45.

Alada, O. M., Nwadinigwe, I. P. & Victor, I. (2014). Socio-economic status and gender as predictors of students’ academic achievement in economics. Journal of Education and Practices, 5(9), 96-110.

Alordiah, C. O., Akpadaka, & Oyiogbodo, C. O. (2015). The influence of gender, school, location and socio-economic status on students’ academic achievement on Mathematics. Journal of Education and Practice, 6 (17), 130 – 136.

Anyanwu, G. (2005). Makes Igbo language a compulsory course. The Sun newspaper, ụbọchị mbutu Ọgọst 3, 2005. ihu. 10

Arigbabu, A. A. & Mji, A. (2004). Is gender factor in Mathematics performance among Nigerian pre-service teachers. Sex Role, 51(11), 749-753.

Bandura, A. (1977). Social learning theory. Practice Hall.

Barry, J. (2005). The effect of socio-economic status on academic achievement. M. A. thesis, Witchta State University.

Bornstein, N. C. & Bradley, R. H. (Eds). (2003). Socio-economic status parenting and child development. N. J. Lawrence Eribaum.

Borodovsky, M. & Gogarden, P. (2010). Economic and social analysis. Oxford publications.

Ede, I.N. (2007). Influence of location in the teaching of French in senior secondary school in Obollo-Afor Education Zone. M.Ed thesis, University of Nigeria Nsukka.

Egbe, C. I. (2015). Effect of integrative teaching approach on secondary school students’ achievement and interest in English grammar. Ph.D thesis, University of Nigeria Nsukka.

Emenanjo, N. (2015). A grammar of contemporary Igbo: Constituents features and processes. M and J Grand Orbit Communications.

Emenanjo, E. N. (1988). Linguistics, language of Nation: PortHarcourt, Univerisity of PortHarcourt Press.

Eze, R.I (2022) Nka Usoro Nchọcha N’ asụsụ Igbo.Chuka Educational Publishers.

Eze, R. I & Umo, U .C (2021) Influence of Juvenile Delinquency on Students’ Achievement in Igbo Language in Senior Secondary Schools. Nsukka Journal of the Humanities, 29(2), 18 – 27

Eze, R. I. (2019). Mmụta asụsụ Igbo n’ogo sekọndirị Junịọ. Chuka Educational Publishers.

Eze R.I & Umo, U (2017). The influence of family upbringing on students achievement on Igbo language in Nsukka LGA of Enugu State .International Journal of Studies in Education, 15(1), 88-96.

Eze, R.I & Umo, U. U (2019). Adimire usoro nkụzi nkparịta na nke odịnaala na mmetadebe umụ akwụkwọ sekọndịrị n’ utọasụsụ Igbo na zonu edukeshọnụ Ubolo. Nsụka Journal of the Humanities, 27(2), 18-27.

Eze, U. T. & Chigbo, N. C. (2011). Factors militating against students’ poor performance in WASSCE in oral English in secondary schools in Enugu Urban of Enugu State. B. A. Long Essay, University of Nigeria, Nsukka.

Faaz, M. & Ichan, Z. (2017). A study of the academic achievement of upper primary school students in relation to their socio-economic status: Journal of Research in Social Sciences and Humanities, 7(6), 121 – 127.

Grolmick, W. S. (2003). The psychology of parental control, how well-meant parenting backfire. Lawrence Eribaum.

Kapinga, O. S. (2014). The impact of parental socio-economic status on students’ academic achievement in secondary school in Tanzania. Internal Journal of Education, 6(4), 120-132.

Kour, S. & Perveen, A. (2016). Impact of family’s socio-economic status on the meritorious performance of University entrants. 6(1), 24-35.

Mccorvery-Watson, C. (2012). Socio-economic status and academic achieveme t of elementary students in Mississipi. PhD thesis, Walded University.

Milroy, L. (2002). Introduction: mobility, contact and language change working with contemporary speech communities. Journal of Sociolinguistics, 20(4), 30-46.

Otagburuagu, E. J. & Anyanwu, P.A. (2002) Concepts and issues in language studies. Springfield publishers.

Peters, R.N. (2007). Language development and teaching in the classroom: A guide to school teachers. College Hill.

Pettrigrew, E. J. (2009). A study of the impact of socio-economic status on students’ achievement in a rural east Tennessee school system. PhD thesis, East Tennessee State University.

Rogers, M. A., Theule, J. Ryan, B. A., Adams, G. R. & Keating, L. (2009). Parental involvement and children’s school achievement: evidence for mediating processes. Canadan Journal of School of Psychology, 24(1), 34-57.

Kisau, S. (2006). Gender difference in motivation to learn French. Canadian Modern Language Review 62(3), 65-69

Downloads

Published

2023-12-31

How to Cite

Eze, R., Onyebuchi, A., & Nwadimkpa, I. (2023). Mmetụta Mpaghara, Na Akụ Na Ụba Nne Na Nna Na Mmeta Nke Ọma Ụmụakwụkwọ Sekọndịrị Sinịọ N’ideta Asụsụ Igbo. Journal of The Linguistic Association of Nigeria, 26(2), 176–190. Retrieved from https://jolan.com.ng/index.php/home/article/view/381